browsetext-to-speech

Want to know what "mkpa" means in Igbo? View the translations below.

ḿkpà

Translates to
necessary 

adjective

absolutely essential
important 

adjective

of great significance or value
"important people"
"the important questions of the day"
Not to be Confused With
m̀kpàscissors
Sentences

‘Ọ̀ bụ ezie na ị dị nta gị obodo nta Betileham, ma ị bụ obodo dị mkpa na Judia, nꞌihi na ọ bụ site na gị ka onye ga-achị ndị m Izirel ga-esi pụta.’ ”

'Though you are little in your village Beth-lehem, and you are an important city in Judea, for it is from you that the ruler of my people Israel will come out.' ”

Mmadụ ọ̀ dịghị mkpa karịa atụrụ? Ya mere, ọ dị mma ịrụ ọrụ ọma nꞌụbọchị izuike.”

Is it not more important than a sheep? Therefore it is good to do good on the Sabbath. ”

Ọ bụrụ na onye ọ bụla ajụọ unu ihe unu na-eme, nanị ihe unu ga-agwa ya bụ na inyinya ahụ dị Onyenwe unu mkpa. Ọ ga-ahapụkwa ka unu kpụrụ ya.”

If anyone asks what you are doing, you can only say that the horse is important to your Lord. And he will let you take it. ”

“Onye ozizi, olee iwu kachasị mkpa nꞌime iwu nile Mosisi nyere anyị?”

"Teacher, what is the most important commandment in all of the commandments Moses gave us?"

Related Words
Near-By Words