ụ́lá
Also:ụ́ráTranslates to
sleep
noun
a natural and periodic state of rest during which consciousness of the world is suspended
"he didn't get enough sleep last night"
"calm as a child in dreamless slumber"
Not to be Confused With
ụ̀láslap
Sentences
Jisọs gwara ha okwu sị ha, “Pụọnụ nꞌezi, nwanta nwanyị a anwụghị anwụ, kama ọ na-arahụ ụra.” Mgbe Jisọs kwuru okwu a, ndị nọ nꞌebe ahụ chịrị ya ọchị.
Jesus said to them, "Come on, this woman is not dead but sleeping." When Jesus said this, the people who were there laughed at him.
Related Words
ụ̀lá
Translates to
slap
noun
the act of smacking something; a blow delivered with an open hand
a blow from a flat object (as an open hand)
Not to be Confused With
ụ́lásleep
Related Words
ọ̀gụ̀fight
-métụ́ ákátouch